John 7:36 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ụdị okwu dị aṅaa bụ nke a, na anyị ga-achọ ya ma anyị agaghị achọta ya? Na anyị apụghị ịbịaru ebe ọ na-aga?”
Igbo 2006
Gini bu okwu a nke O kwuru, si, Unu gāchọm, ma unu agaghi-achọtam: ebe Mu onwem nọ kwa, unu onwe-unu apughi ibia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Kedụ ụdị okwu bụ nke a ọ na-ekwu sị, ‘Unu ga-achọ m ma unu agaghị achọta m,’ na ‘Ebe m na-agakwa unu enweghị ike ịbịaru’?”