John 7:4 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
“Ndị mmadụ enweghị ike ịmata gị ma ị nọdụ na-arụ ọrụ gị na nzuzo. Ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a, gosi ndị ụwa onwe gị.”
Igbo 2006
N'ihi na ọ dighi onye ọ bula nēme ihe ọ bula na nzuzo, ma asi na ya onwe-ya nāchọ ka ọra madu mara ya. Ọ buru na I nēme ihe ndia, me Onwe-gi ka I puta ìhè nye uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na o nweghị onye ọbụla chọrọ ịbụ onye ọha mmadụ ma, nke na-eme ihe na nzuzo. Ebe ọ bụkwanụ na ị na-eme ihe ndị a, gosi ụwa onwe gị.”