John 7:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ndị mmadụ nụrụ okwu a, ụfọdụ nꞌime ha sịrị, “Nꞌezie, nwoke a bụ onye amụma ahụ.”
Igbo 2006
Ya mere ufọdu nime ìgwè madu ahu, mb͕e ha nuru okwu ndia, ha si, N'ezie Onye a bu onye-amuma ahu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ha nụrụ nke a, ụfọdụ nʼime igwe mmadụ ahụ sịrị, “Nʼeziokwu onye a bụ onye amụma ahụ.”