John 7:42 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Akwụkwọ Nsọ gwara anyị na Kraịst ga-esite nꞌagbụrụ Devidi bịa. Akwụkwọ nsọ gwakwara anyị na ọ ga-esi na Betilehem obodo Devidi pụta.”
Igbo 2006
Àkwukwọ nsọ ekwughi na Kraist-ayi nēsi na nkpuru Devid bia, site kwa na Betlehem, bú obodo ntá ebe Devid nọri?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na akwụkwọ nsọ ekwughị na Kraịst ga-esi nʼagbụrụ Devid pụta, na Betlehem bụ obodo Devid?”