John 7:44 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ụfọdụ chọrọ ijide ya. Ma mmadụ ọ bụla emetụghị ya aka.
Igbo 2006
Ma ufọdu nime ha chọrọ ijide Ya; ma ọ dighi onye ọ bula tukwasiri Ya aka.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ụfọdụ chọrọ ijide ya ma ọ dịghị onye ọbụla metụrụ ya aka.