John 7:45 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị uwe ojii ahụ e zitere ijide ya laghachiri azụ. Ha lọghachiri nꞌebe ndị isi nchụaja na ndị Farisii nọ. Mgbe ndị isi ahụ jụrụ ha ihe mere ha akpụtaghị Jisọs,
Igbo 2006
Ya mere ndi ahu ndi nēje ozi biakutere ndi-isi-nchu-àjà na ndi-Farisi; ndi ahu we si ha, N'ìhi gini ka unu nēkutaghi Ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ahụ, ndị nche ụlọnsọ ukwu lọghachiri nʼebe ndịisi nchụaja na ndị Farisii nọ, ndị sịrị ha, “Gịnị mere unu akpụtaghị ya?”