John 7:46 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ha zara sị ha, “Anyị ahụbeghị nwoke kwuru okwu dị ka nwoke a si kwuo okwu taa.”
Igbo 2006
Ndi ahu ndi nēje ozi zara, si, Ọ dighi mb͕e ọ bula madu kwuru okwu di otú a.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zara, “Anyị ahụbeghị onye kwuru okwu dị ka nwoke a.”