John 7:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma igwe mmadụ ndị a amaghị akwụkwọ nsọ. Ha bụ ndị a bụrụ ọnụ.”
Igbo 2006
Ma ìgwè madu a nke nāmaghi iwu-ayi bu ndi anābu ọnu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E e! Kama igwe mmadụ ndị a na-amaghị iwu bụ ndị a bụrụ ọnụ.”