John 7:50 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nikọdimọs, otu nꞌime ndị isi ndị Juu (nwoke ahụ bịakwutere Jisọs nꞌabalị),
Igbo 2006
Nikọdimọs si ha (onye biakutere Ya na mbu, ebe ọ bu otù onye nime ha),
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nikọdimọs, otu nʼime ha bụ onye bịakwutere ya na mbụ sịrị ha,