John 7:51 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
jụrụ ndị ibe ya sị, “Ò ziri ezi nꞌiwu ịma mmadụ ikpe tupuu e kpee ya ikpe?”
Igbo 2006
Ìwu-ayi nēkpe madu ikpé, ọ buru na o bughi uzọ nu n'ọnu-ya, we mara ihe ọ nēme?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Iwu anyị ọ na-ama mmadụ ikpe, ma ọ bụrụ na o bụghị ụzọ nụta okwu nʼọnụ ya, ịchọpụta ihe onye ahụ na-eme?”