John 7:6 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị ha, “Oge m ga-egosi ụwa onwe m erubeghị. Ọ dịrị unu mfe ịga mgbe ọ bụla, nꞌihi na a ga-anabata unu.
Igbo 2006
Ya mere Jisus si ha, oge nkem akērughi; ma oge nke unu bu ihe edoziworo mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Oge nke m erubeghị, ma oge nke unu nọ nʼebe a mgbe niile.