John 7:8 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gaanụ na mmemme ahụ. Mgbe oge ruru aga m abịa. Ugbu a abụghị oge dịrị m mma ịga nꞌebe ahụ.”
Igbo 2006
Rigonu onwe-unu n'ememe a: Mu onwem agaghi-arigoro ememe a ub͕u a; n'ihi na oge nkem akēzughi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu onwe unu gaanụ na mmemme ahụ, agaghị m aga mmemme a nʼihi na oge m erubeghị.”