John 7:9 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe Jisọs gwasịrị ha ihe ndị a, ọ nọgidere na Galili.
Igbo 2006
Ma mb͕e Ọ gwasiri ha okwu ndia, Ọ nānọgide na Galili.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri nke a, ọ nọgidere na Galili.