John 8:13 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị Farisii nọ nꞌebe ahụ zaghachiri ya sị, “Ị na-agbara onwe gị ama! Ya mere ama ị na-agbara onwe gị erijughị afọ.”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Farisi siri Ya, Gi onwe-gi nāb͕ara Onwe-gi àmà; àmà nke Gi abughi ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Farisii sịrị, “Ị na-agbara onwe gị ama! Ya mere ama ị na-agbara onwe gị abụghị ezie.”