John 8:15 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
O nweghị ihe ọ bụla unu ma banyere m. Ma unu na-ekpe m ikpe. Otu ọ dị, ikpe ikpe nke m abụghị nꞌoge dị ugbu a.
Igbo 2006
Unu onwe-unu nēkpe dika anu-aru si di; Mu onwem ekpeghi onye ọ bula.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu na-ekpe ikpe dị ka mmadụ; ma ekpeghị m onye ọbụla ikpe.