John 8:16 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ọ bụla m jikeere ikpe ikpe, aga m ekpe ikpe ziri ezi. Nꞌihi na Nna m, onye zitere m, na-agbara m ama.
Igbo 2006
Ma ọ buru na mu onwem ekpe kwa ikpé, ikpém bu ezie; n'ihi na ọ bughi nání Mu nọ, kama ọ bu Mu onwem na Nna Nke ziterem.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ bụrụ na m ekpe ikpe, ikpe m bụ eziokwu nʼihi na ọ bụghị naanị m nọ, kama ọ bụ mụ na Nna m, onye zitere m.