John 8:18 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ana m agba ama banyere onwe m. Otu a kwa Nna m, onye zitere m, na-agbakwa ama banyere m.”
Igbo 2006
Mu onwem bu onye nāb͕ara Onwem àmà, Nna Nke ziterem nāb͕a-kwa-ram àmà.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m agba ama banyere onwe m. Nna m, onye zitere m, na-agbakwa ama banyere m.”