John 8:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe oge ntakịrị gasịrị, Jisọs gwara ha okwu ọzọ sị, “Nꞌoge na-adịghị anya, aga m ahapụ unu, unu gaachọ m ma unu agaghị ahụ m anya. Nꞌihi nke a unu ga-anwụ nꞌime mmehie unu. Ma unu apụghị ịbịa nꞌebe m nọ.”
Igbo 2006
Ya mere Ọ siri ha ọzọ, Mu onwem nāla, unu gāchọkwam, unu gānwu kwa na nmehie-unu: ebe Mu onwem nāla, unu onwe-unu apughi ibia.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọ ọ gwara ha, “Aga m ahapụ unu, unu ga-achọ m, ma unu ga-anwụ nʼime mmehie unu. Ma unu apụghị ịbịa nʼebe m na-aga.”