John 8:22 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ndị Juu ahụ jụrịtara onwe ha ajụjụ sị, “Nwoke a ọ̀ ga-egbu onwe ya? Gịnị ka okwu ndị a ọ na-ekwu pụtara, ‘Unu apụghị ịbịa nꞌebe m na-aga?’ ”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju nāsi, Ò gēb͕u Onwe-ya, na Ọ nāsi, Ebe Mu onwem nāla, unu onwe-unu apughi ibia?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nke a mere ka ndị Juu na-asị, “Ọ ga-egbu onwe ya? Ọ bụ ya mere o ji sị, ‘Ebe m na-aga unu apụghị ị bịa’?”