John 8:23 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs sịrị ha, “Unu si nꞌụwa ma esi m nꞌelu bịa. Unu bụkwa ndị ụwa, ma abụkwaghị m nke ụwa. Kama esitere m nꞌeluigwe bịa.
Igbo 2006
O we si ha, Unu onwe-unu si n'ebe di ala puta; Mu onwem si n'ebe di elu puta: unu onwe-unu si n'uwa nka puta; Mu onwem esighi n'uwa nka puta.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma ọ sịrị ha, “Unu si nʼala ma esi m nʼelu bịa. Unu bụkwa ndị ụwa, ma abụkwaghị m nke ụwa a.