John 8:26 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Enwere m ọtụtụ ihe m ga-ezi unu, ma matanụ na onye ahụ zitere m bụ onye eziokwu. Nꞌihi nke a ihe nile m nụrụ site nꞌọnụ ya ka m gwara unu.”
Igbo 2006
Enwerem ọtutu ihe M'gēkwu nke M'gēkpe kwa bayere unu: ma Onye ziterem bu ezie; ihe Mu onwem nu-kwa-ra n'ọnu Ya, ihe ndia ka M'nāgwa uwa.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
E nwere m ọtụtụ ihe m ga-ekwu nʼikpe unu ikpe. Ma matanụ na onye ahụ zitere m bụ onye eziokwu. Nʼihi nke a, ihe niile m nụrụ site nʼọnụ ya ka m gwara ụwa.”