John 8:27 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ihe banyere Chineke ka Jisọs na-agwa ha, ma ha aghọtaghị ihe ọ na-ekwu.
Igbo 2006
Ha amaghi na Ọ nāgwa ha okwu bayere Nna-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ ihe banyere Nna ya ka ọ na-agwa ha, ma ha aghọtaghị ya.