John 8:29 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Chineke onye zitere m naanọnyekwara m mgbe nile. Ọ hapụkwaghị m mgbe ọ bụla. Ọ bụkwa ihe na-atọ ya ụtọ ka m na-eme mgbe nile.”
Igbo 2006
Mu na Onye ziterem nọ kwa; Ọ rapughi nání Mu; n'ihi na Mu onwem nēme ihe nātọ Ya utọ mb͕e nile.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ nke zitere m na-anọnyekwara m. Ọ hapụghịkwa m mgbe ọbụla, nʼihi na ọ bụ ihe na-amasị ya ka m na-eme mgbe niile.”