John 8:32 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu ga-amatakwa eziokwu ahụ. Ọ bụkwa eziokwu ahụ ga-eme ka unu nwere onwe unu.”
Igbo 2006
unu gāmara kwa ezi-okwu, ezi-okwu ahu gēme kwa ka unu pua n'orù.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Unu ga-amatakwa eziokwu ahụ, eziokwu ahụ ga-emekwa ka unu nwere onwe unu.”