John 8:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Jisọs zara ha sị, “Nꞌezie, asị m unu, onye ọ bụla na-eme mmehie bụ ohu mmehie.
Igbo 2006
Jisus zara ha, si, N'ezie, n'ezie, asim unu, Onye ọ bula nke nēmehie bu orù nmehie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara ha, “Nʼezie, nʼezie asị m unu, onye ọbụla na-eme mmehie bụ ohu mmehie.