John 8:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ohu enwekwaghị onwe ya mgbe ọ bụla ọ nọ nꞌụlọ onyenwe ya. Ma Ọkpara onye nwe ụlọ ahụ nwe onwe ya, nꞌihi na ọ na-anọgide nꞌụlọ ahụ oge nile.
Igbo 2006
Ma orù adighi-anọgide n'ulo rue mb͕e ebighi-ebi: nwa nānọgide ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ohu enwekwaghị ọnọdụ mgbe ọbụla nʼezinaụlọ, ma ọkpara nwere ọnọdụ ruo ebighị ebi.