John 8:36 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ ga-eme ka unu pụọ nꞌohu, unu agaghị abụkwa ohu ọzọ. Kama unu ga-enwere onwe unu.
Igbo 2006
Ya mere ọ buru na Ọkpara gēme ka unu pua n'orù, unu gābu ndi puworo n'orù n'ezie.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ọ bụrụ na Ọkpara ahụ emee ka unu nwere onwe unu nʼezie, unu ga-abụ ndị nwere onwe unu.