John 8:37 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ọ bụ ezie na unu sitere nꞌagbụrụ Eberaham pụta. Ma unu na-achọ ụzọ igbu m. Unu chọkwara ime nke a nꞌihi na okwu m enweghị ọnọdụ nꞌime unu.
Igbo 2006
Amataram na unu bu nkpuru Abraham; ma unu nāchọ uzọ ib͕um, n'ihi na okwum enweghi ọnọdu nime unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ama m na unu bụ ụmụ ụmụ Ebraham, ma unu na-achọ igbu m nʼihi na okwu m enweghị ọnọdụ nʼime unu.