John 8:38 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma ugbu a ana m akọwara unu ihe m hụrụ mgbe mụ na Nna m nọ. Unu onwe unu na-emekwa ihe unu mụtara site nꞌaka nna unu.”
Igbo 2006
Anamekwu ihe Mu onwem huworo n'ebe Nnam nọ: ya mere unu onwe-unu nēme kwa ihe unu nuru n'ọnu nna-unu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m ekwu ihe m hụrụ nʼebe Nna m nọ, ma unu na-eme ihe unu nụrụ site nʼaka nna unu.”