John 8:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma unu na-achọ ụzọ igbu m nꞌihi na m gwara unu eziokwu ahụ m nụrụ site nꞌọnụ Nna m. Eberaham, onye unu na-ekwu na ọ bụ nna unu, emesoghị m omume ọjọọ dị otu a.
Igbo 2006
Ma ub͕u a unu nāchọ uzọ ib͕um, bú Madu Nke gwaworo unu ezi-okwu, nke M'nuru n'ọnu Chineke: nka ka Abraham nēmeghi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma unu na-achọ igbu m, bụ onye gwara unu eziokwu ahụ m nụrụ nʼebe Chineke nọ. Ebraham emeghị otu a.