John 8:43 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Gịnị mere unu adịghị aghọta ihe m na-agwa unu? Nke a pụtara na ọ dị onye na-eme ka unu hapụ ịghọta ihe ndị a nile m na-akọrọ unu.
Igbo 2006
N'ìhi gini ka unu nāmaghi ihe M'nēkwu? Ọ bu n'ihi na unu apughi inu okwum.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gịnị mere unu adịghị aghọta ihe m na-ekwu? Ọ bụ na unu enweghị ike ịnabata okwu m.