John 8:47 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Onye ọ bụla nwere Chineke dị ka nna ya ga-anabata okwu Chineke. Ya mere, unu onwe unu abụghị ụmụ Chineke nꞌihi na unu achọghị ịnụ okwu ya.”
Igbo 2006
Onye sitere na Chineke nānu okwu Chineke: n'ihi nka ka unu onwe-unu nānughi ha, n'ihi na unu esiteghi na Chineke.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ọbụla sitere na Chineke na-anụ ihe Chineke na-ekwu. Ihe kpatara unu adịghị anụ bụ maka unu abụghị ndị nke Chineke.”