John 8:48 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị isi ndị Juu sịrị ya, “Nke a bụ nnọọ ihe anyị kwuru na ị bụ onye obodo ọzọ. Ọ pụtara ìhè ugbu a na mmụọ ọjọọ bi nꞌime gị na-achịkwa gị.”
Igbo 2006
Ndi-Ju zara, si Ya, Àyi onwe-ayi ekwughi nke-ọma, si na Gi onwe-Gi bu Onye Sameria, I nwe-kwa-ra mọ ọjọ?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu zara sị, “Anyị e kwughị eziokwu mgbe anyị sịrị na ị bụ onye Sameria, na mmụọ ọjọọ bikwa nʼime gị?”