John 8:49 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs zara sị ha, “Mmụọ ọjọọ ọ bụla adịghị nꞌime m, kama unu amaghị onye m bụ. Ọ bụ Nna m ka m na-enye otuto.
Igbo 2006
Jisus zara, si, Mu onwem enweghi mọ ọjọ; kama anamasọpuru Nnam, unu onwe-unu nēmekwam ihe-ihere.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zaghachiri, “Mmụọ ọjọọ ọbụla adịghị nʼime m, kama ana m asọpụrụ Nna m, ma unu adịghị asọpụrụ m.