John 8:50 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Anaghị m ebuli onwe m elu. Kama ọ bụ ọchịchọ Chineke ka e bulie m elu. Ọ bụkwa Chineke gaekpe ndị nile jụrụ m ikpe nꞌotu nꞌotu.
Igbo 2006
Ma Mu onwem achọghi otuto nkem: otù Onye di Nke nāchọ nēkpe kwa ikpé.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anaghị m achọ otuto nke onwe m, kama ọ dị onye nke na-achọ ya. Ọ bụkwa ya bụ onye ikpe.