John 8:51 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nꞌezie, nꞌezie, asị m unu, onye ọ bụla na-edebe okwu m nile agaghị anwụ ọzọ.”
Igbo 2006
N'ezie, n'ezie, asim unu, Ọ buru na onye ọ bula edebe okwum, ọ gaghi-ahu ọnwu ma-ọli rue mb͕e ebighi-ebi.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nʼezie, agwa unu, onye ọbụla na-edebe okwu m agaghị anwụ ọzọ.”