John 8:53 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ị na-akọwa na ị dị ukwuu karịa nna anyị Eberaham na ndị amụma ndị nwụrụ kemgbe oge dị anya? Gịnị ka ị na-eche na ị bụ?”
Igbo 2006
Ọ̀ gābu na Gi onwe-gi ka nna-ayi Abraham uku, onye nwuru anwu? ndi-amuma nwu-kwa-ra: ònye ka I nēme Onwe-gi?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị dị ukwuu karịa nna anyị Ebraham? Ọ nwụrụ, ma ndị amụma nwụkwara. Onye ka ị na-eche na ị bụ?”