John 8:54 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Jisọs gwara ha sị, “Ọ bụrụ na m naanya isi banyere onwe m, nke a abaghị uru. Kama Nna m onye unu na-asị na ọ bụ nna unu, bụ onye na-ebuli m elu.
Igbo 2006
Jisus zara, si, Ọ buru na Mu onwem enye Onwem otuto, otuto nkem bu ihe-efu: Nnam bu Onye nēnyem otuto; Onye unu onwe-unu nāsi, na Ọ bu Chineke-unu;
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs zara, “Ọ bụrụ na m etoo onwe m, otuto m bụ ihe efu, Nna m, onye unu na-asị na ọ bụ Chineke unu, bụ onye na-eto m.