John 8:55 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Unu amakwaghị onye Chineke bụ. Amaara m ya nke ọma. Aga m abụ onye ụgha ma ọ bụrụ na m gaasị na amaghị m onye ọ bụ. Amaara m ya, na-edebekwa okwu ya nile.
Igbo 2006
unu amaghi kwa Ya; ma Mu onwem matara Ya; ọ buru kwa na agamasi, Amataghm Ya, M'gēyi unu, buru onye-ugha: ma amataram Ya, nēdebe kwa okwu-Ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Amaara m onye ọ bụ nʼagbanyeghị na unu amaghị ya. Aga m abụ onye ụgha ma ọ bụrụ na m ga-asị na-amaghị m onye ọ bụ. Amaara m ya na-edebekwa okwu ya.