John 8:56 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Nna unu Eberaham ṅụrịrị ọṅụ nke ukwuu ma chọsiekwa ike ịhụ ụbọchị ndị a anya. Ọ ṅụrịrị ọṅụ nꞌihi na ọ matara na mụ onwe m ga-abụ Onye nzọpụta ahụ.”
Igbo 2006
Obi tọrọ nna-unu Abraham utọ nke-uku ihu ub͕ọchim; o we hu ya, ṅuri kwa ọṅu.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nna unu Ebraham ṅụrịrị ọṅụ mgbe o chetara na ọ ga-ahụ ụbọchị m; ọ hụrụ ya ma ṅụrịakwa ọnụ.”