bible
ra
🌐 Language
English
Español
Français
Deutsch
Português
Italiano
Nederlands
Русский
中文
日本語
한국어
العربية
Türkçe
Tiếng Việt
ไทย
Indonesia
All Languages
Home
/
Bible
/
Compare John 8:57
John 8:57 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe ahụ ndị isi ndị Juu ahụ nile sịrị ya, “Ị gbabeghị iri afọ ise, ị si aṅaa hụ Eberaham anya?”
Igbo 2006
Ya mere ndi-Ju siri Ya, I kāb͕aghi ọgu arọ abua na iri, Ì huwo kwa Abraham?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị Juu sịrị ya, “Ị gbabeghị iri afọ ise ma ị hụla Ebraham?”