John 8:58 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ma Jisọs zara sị ha, “Eziokwu ahụ bụ nke a, mụ onwe m na-adịrị ndụ tupuu amụọ Eberaham!”
Igbo 2006
Jisus siri ha, N'ezie, n'ezie, asim unu, Mb͕e akāmughi Abraham Mu onwem di.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs sịrị ha, “Nʼezie, nʼezie agwa m unu, tupu amụọ Ebraham, mụ onwe m nọ ya.”