John 8:59 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Ndị isi ndị Juu ahụ nile were iwe nke ukwuu mgbe ha nụrụ ihe Jisọs kwuru. Ha nile tụtụlitere nkume ịtụ ya. Ma site nꞌụzọ ihe ịrịba ama dị iche, Jisọs zoro onwe ya site nꞌihu ha pụọ. O sitere nꞌụlọ nsọ ukwu ahụ pụọ.
Igbo 2006
Ya mere ha tuturu nkume itu Ya: ma Jisus zobere Onwe-ya, we si n'ulo uku Chineke pua.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ya mere, ha tụtụlitere nkume ịtụ ya, ma Jisọs zoro onwe ya, sitekwa nʼụlọnsọ ukwuu ahụ pụọ.