John 9:11 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ọ gwara ha sị, “Nwoke ahụ a na-akpọ Jisọs gwọrọ ụrọ tee m nꞌanya. Ọ gwara m sị, ‘Gaa saa anya gị nꞌọdọ mmiri Silom.’ E mere m nke a malitekwa ịhụ ụzọ!”
Igbo 2006
Onye ahu zara, si, Nwoke ahu anākpọ Jisus gwọrọ ájá, te kwa ya n'anyam abua, sim, Je Sailoam, sa miri: ya mere ejerem, sa miri, ewe me ka M'hu uzọ.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zara, “Nwoke a na-akpọ Jisọs gwakọtara ụrọ tee m nʼanya. Ọ gwara m sị, ‘Gaa saa ihu gị nʼọdọ mmiri Sailọm.’ A gara m saa onwe m, malitekwa ịhụ ụzọ.”