John 9:21 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Anyị amaghị onye meghere anya ya. Unu jụọ ya. Ya onwe ya abụghị nwanta. O nwere ike ịsara ọnụ ya.”
Igbo 2006
ma otú ọ nāhu uzọ ub͕u a, ayi amataghi; ma-ọbu onye meghere anya-ya, ayi onwe-ayi amatagh: juana ya; o ruwo dìnkpà; ya onwe-ya gēkwuru onwe-ya.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma otu o si ahụ ụzọ ugbu a maọbụ onye meghere anya ya, anyị amaghị. Jụọnụ ya. Ọ bụ dimkpa, ya zara ọnụ ya.”