John 9:27 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Nwoke ahụ zara sị ha, “Agwala m unu ihe nile. Ma unu achọghị ikwere nꞌihe m gwara unu. Gịnị ọzọ kwa ka unu na-ajụ m? Unu chọrọ ịbụ ndị na-eso ụzọ ya?”
Igbo 2006
Ọ zara ha, si, Agwaram unu ọbuná ub͕u a, ma unu anugh: gini mere unu nāchọ inu ya ọzọ? ùnu onwe-unu nāchọ kwa ighọ ndi nēso uzọ-Ya?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ zara ha, “Agwala m unu ihe niile, ma unu achọghị ikwere. Gịnị mere unu ji chọọ ịnụ ya ọzọ? Unu chọkwara ịghọ ndị na-eso ụzọ ya?”