John 9:34 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ha zara ya sị, “Gị onye a mụrụ nꞌime mmehie, ọ̀ bụ izi anyị ihe ka ị na-eme nke a?” Ha chụpụrụ ya site nꞌetiti ha.
Igbo 2006
Ha zara, si ya, Amuru gi onwe-gi nime nmehie, ọ̀ bu gi onwe-gi nēzí kwa ayi ihe? Ha we chupu ya n'èzí.
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha zara sị ya, “Gị onye a mụrụ nʼime mmehie, ị na-achọ ikuziri anyị ihe?” Ha chụpụrụ ya nʼezi.