John 9:35 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Ma Jisọs nụrụ na ha chụpụrụ ya. Mgbe ọ chọtara nwoke ahụ, ọ gwara ya okwu sị ya, “Ì kweere nꞌỌkpara Chineke?”
Igbo 2006
Jisus nuru na ha chupuru ya-ri n'èzí; O we chọta ya, si, Gì onwe-gi kwere n'Ọkpara Chineke?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Jisọs nụrụ na ha achụpụla ya nʼezi, ma mgbe ọ chọtara ya, ọ sịrị ya, “I kweere na Nwa nke Mmadụ?”