John 9:40 — Compare Translations

3 translations compared side by side

Igbo 1988
Mgbe ụfọdụ ndị Farisii nọ nso nꞌebe ahụ nụrụ okwu a, ha jụrụ Jisọs ajụjụ sị ya. “Anyị onwe anyị, anyị kpuru ìsì?”
Igbo 2006
Ndi di n'etiti ndi-Farisi ndi ha na Ya nọ nuru ihe ndia, ha we si Ya, Àyi onwe-ayi kpu-kwa-ra?
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe ụfọdụ ndị Farisii nọ nso nʼebe ahụ nụrụ nke a, ha sịrị ya, “Anyị onwe anyị, anyị bụkwa ndị kpuru ìsì?”