John 9:6 — Compare Translations
3 translations compared side by side
Igbo 1988
Mgbe Jisọs kwusịrị okwu a, ọ bụsara ọnụ mmiri nꞌala gwakọta ọnụ mmiri na aja were aja ahụ tee onye ìsì ahụ nꞌanya.
Igbo 2006
Mb͕e O kwusiri ihe ndia, Ọ bua ọnu-miri n'ala, were ọnu-miri ahu gwọ ájá, were ájá ahu te n'anya-ya abua,
Igbo 2020 (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o kwusiri nke a, ọ bụsara ọnụ mmiri asụ nʼala gwakọta ya na aja, werekwa aja ahụ tee nwoke ahụ nʼanya.